Kemgbe izuụka gara aga, Port Harcourt, bụ isi obodo Rivers steeti, nabatara ndị egwuregwu mgba si mba Afịrịka iri na itoolu, ndị biara maka egwuregwu akpọrọ African Wrestling Championships. Mba ndị ...